Tigrinya language
From Wikipedia, the free encyclopedia
Tigrinya (ትግርኛ; a na-akpọkwa Tigrigna) bụ asụsụ Semitic nke Etiopia nke a na-asụkarị na Eritrea na na mpaghara Tigray nke dị n'ebe ugwu Etiopia.[1] Ọ bụkwa ndị bi n'ụwa niile n'ógbè ndị a na-asụ ya. Ụmụ amaala nọ n' ala ndị dị elu n' ime Eritrea na mpaghara Tigray nke ugwu n' Etiopia na-asụ ya dị ka asụsụ mbụ ha.
More information obere ụdị nke, akara ala ...
obere ụdị nke | Ethiopian Semitic asụsụ ndị, Semitic |
---|---|
akara ala | ትግርኛ |
mba/obodo | Ethiopia, Eritrea |
ụmụ amaala ka | Eritrea, Afar Region, Amhara Region, Tigray Region |
ụdị asụsụ | subject–object–verb, fusional language |
usoro ederede | Geʽez script |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 2 Provincial |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Intangible Cultural Heritage |
Koodu asụsụ Wikimedia | ti |
Close
Tigrinya language