Ogbadibo
Okpụrụ ọchịchị ime obodo dị na Naịjirịa / From Wikipedia, the free encyclopedia
Ogbadibo bụ Obodo Gọọmentị nke Benue Steeti, North Central, Naijiria. O nwere mpaghara atọ ya bụ: Orokam, Owukpa, na Otukpa. Isi ụlọ ọrụ gọọmentị ime obodo dị na obodo ọtụkpa.
More information mba/obodo, dị na ngalaba nhazi mpaghara ...
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Benue Steetị |
nhazi ọnọdụ | 7°8′21″N 7°40′6″E, 7°5′21″N 7°39′0″E |
Close
Ogbadibo
O nwere mpaghara nke 598 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 128,707 dị ka ọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 973.[1]