Nampalys Mendy
From Wikipedia, the free encyclopedia
Nampalys Mendy (ka amụrụ n'ụbọchị nke 23 n'ọnwa Juun n'afọ 1992) bụ onye egwuregwu bọọlụ nke na-agbara otu egwuregwu Premier League Leicester City bọọlụ. A mụrụ ya ma zụlite ya na France, ọ na-anọchite anya Senegal na ọkwa mba ụwa.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | France, Senegal |
obodo maka egwuregwu | Senegal, France |
aha n'asụsụ obodo | Nampalys Mendy |
Aha enyere | Nampalys |
aha ezinụlọ ya | Mendy |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Jụn 1992 |
Ebe ọmụmụ | La Seyne-sur-Mer |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
oge ọrụ ya (mmalite) | 7 Ọgọọst 2010 |
ụdị egwuregwu | Footbọl |
otu egwuregwu | Premier League |
Close
N'ihi obere ogo ya, nkesa dị mfe, na ụdị egwuregwu a pụrụ ịdabere na ya, e jiriila Mendy tụnyere onye bụbu onye mba France, Claude Makélélé . Onye nyocha klọb Monaco Didier Christophe, dịka ọmụmaatụ, zoro aka na Mendy dị ka "carbon copy" nke Makélélé.[1] Mendy gosipụtara na egwuregwu ikpeazụ AFCON nke 2021 megide Egypt.[2]