Malangatana Ngwenya
Onye omenka Mozambique (1936-2011) / From Wikipedia, the free encyclopedia
Malangatana Valente Ngwenya (6 June 1936 - 5 January 2011) bụ onye Mozambican na-ese ihe na onye na-ede uri.[1][2] Ọ na-egosipụtakarị ọrụ ya naanị n'aha mbụ ya, dị ka Malangatana. Ọ nwụrụ na 5 Jenụwarị 2011 na Matosinhos, Portugal.[1]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Mozambique |
aha n'asụsụ obodo | Malangatana Valente Ngwenya |
Aha ọmụmụ | Malangatana Valente Ngwenya |
aha ezinụlọ ya | Ngwenya |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Jụn 1936 |
Ebe ọmụmụ | Marracuene District |
Ụbọchị ọnwụ ya | 5 Jenụwarị 2011 |
Ebe ọ nwụrụ | Matosinhos |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Portuguese, Ronga |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ese, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, odee uri, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
onye nlereranya | Bertina Lopes |
Ihe nrite | Prince Claus Award, UNESCO Artist for Peace, Grand Officer of the Order of Prince Henry, Order of Eduardo Mondlane, 1st class |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Tate, Design Museum Gent, Cleveland Museum of Art |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Close