Katie Lowes
From Wikipedia, the free encyclopedia
Katie Quinn Lowes [1] (amụrụ n'abali iri abụo na abụọ nke ọnwa Septemba afọ 1982 [2] ) bụ onye ome ihe nkiri nke Amerika na onye ntuziaka ihe nkiri ọgbọ. A maara ya nke ọma maka ọrụ ya dị ka Quinn Perkins na usoro ihe nkiri ndọrọ ndọrọ ọchịchị ABC Scandal (2012 – 2018) na ngosipụta ya dị ka Rachel DeLoache Williams na usoro ihe nkiri Netflix Inventing Anna (2022).7
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Katie Lowes |
Aha enyere | Katie |
aha ezinụlọ ya | Lowes |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Septemba 1981 |
Ebe ọmụmụ | Queens |
Dị/nwunye | Adam Shapiro |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee, onye olu omee, omee ihe nkiri, stage actor |
ebe agụmakwụkwọ | New York University Tisch School of the Arts |
Ebe obibi | Los Angeles |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2004 |
webụsaịtị | http://www.katielowes.com |
Close