Chukwuedu Nwokolo
From Wikipedia, the free encyclopedia
Chukwuedu Nathaniel II Nwokolopronunciationi (19 Eprel 1921 - 18 Mee 2014) bụ dọkịta Naijiria ọkachamara na ọrịa ndị na-ekpo ọkụ.[4][5][6][7][8] A matara ya maka ịchọpụta na imepụta mpaghara ọrịa akpa ume paragonimiasis n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa, yana nyocha nke ọrịa ahụ n'Africa na nyocha ahụike maka ịchịkwa ya.[9] O guzobere SICREP: Sickle Cell Research Programme iji lụso ọrịa ahụ ọgụ n'ụzọ dị irè na Naijiria na n'ụwa niile.[10][11]
Quick Facts Born, Died ...
Chukwuedu Nwokolo FRCP, RCPE, MRCS, OFR, MRCP | |
---|---|
Born | (1921-04-19) 19 Eprelụ 1921 |
Died | 18 Mee 2014(2014-05-18) (aged 93) New York |
Nationality | Nigerian |
Education | Human, medical and life sciences |
Alma mater | Yaba Higher College, University of Ibadan, Queen Mary's Hospital, Sidcup: London, University of Minnesota |
Occupation | Medical doctor, humanitarian, research scientist and professor of medicine |
Years active | 1947–2004 |
Known for | Discovering and mapping out the area of lung disease in Eastern Nigeria, with a study of the disease in Africa and clinical research for its control [1][2] |
Notable work | An Introduction to Clinical Medicine[3] |
Title | Emeritus Professor |
Spouse(s) | Njideka Priscilla Nwokolo: née: Okonkwo |
Children | 7 |
Parent(s) | Nathaniel Ezuma Nwokolo and Matilda Nwokolo: née: Efobi |
Close