Allison Amaechina Madueke
From Wikipedia, the free encyclopedia
Allison Amaechina Madueke (// (gee ntị); amụrụ n'afọ 1944) bụ onye agha mmiri Naijiria lagoro ezumike nká. Ọ bụ Chief of Naval Staff nke Nigeria site na 1993 ruo 1994, gọvanọ ndị agha nke Anambra Steeti site na Jenụwarị 1984 ruo Ọgọst 1985, na gọvanọ agha nke Imo Steeti site n'afọ 1985 ruo 1986.[1][2]
Quick Facts Rear Admiral, Chief of Naval Staff ...
Rear Admiral Allison Madueke | |
---|---|
Chief of Naval Staff | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
In office Àtụ:En dash range | |
Preceded by | Rear Adm. Suleiman Saidu |
Succeeded by | Rear Adm. Mike Akhigbe |
Military Governor of Anambra State | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
In office Àtụ:En dash range | |
Preceded by | Christian Onoh |
Succeeded by | Samson Omeruah |
Military Governor of Imo State | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
In office Àtụ:En dash range | |
Preceded by | Ike Nwachukwu |
Succeeded by | Amadi Ikwechegh |
Personal details | |
Born | Àtụ:Birth year and age Oji River, Southern Region, British Nigeria (now in Enugu State, Nigeria) |
Military service | |
Allegiance | Nigeria |
Branch/service | Nigerian Navy |
Rank | Rear Admiral |
Close