Lekki–Epe Expressway
Okporo ụzọ awara awara jikọtara Lekki na Epe dị na steeti Legọs / From Wikipedia, the free encyclopedia
Okporo ụzọ awara awara nke Lekkiá bụ okporo ụzọ awara awara dị kilota 49.5 (30.8 mi) nke jikọtara mpaghara Lekki na Epe na Lagos Steeti.[1][2] E wuru ụzọ awara awara Lekki-Epe na afọ 1980 ha. E wuru ya n'oge ọchịchị Lateef Jakande.[3] Ọ bụ ọrụ nke abụọ nke onwe na Africa.[4] Ọ bụ ụlọ akụ African Development Bank kwadoro ọrụ iwu ụzọ ahụ. Ụlọ akụ ahụ nyere ego mgbazinye ruru US $ 85 nde iji nyere aka kwado mmelite na imezigharị ụzọ awara awara nke Lekki na Epe na afọ 2008, ọ dabere na Public-Private Partnership (PPP) n'okpuru Design, Build, Operate (DBOT), na Transfer and Rehabilitate, Operate, Operat (ROT) usoro / azụmahịa.[5]
Lekki Concession Company na-elekọta ụzọ a na-akwụ ụgwọ. [citation needed]