AlụsiFrom Wikipedia, the free encyclopedia Alusi ma ọ bụ Alushi (a na-asụpekwa ya dika Arusi maọbụ Arushi ) bụ mmụọ ndị a na-efe efe n'okpukpe ndị Igbo . E nwere ọtụtụ Alusi dị iche iche nakwa onye ọ bụla nwere ebumnuche na ọrụ nke ya. [1] Alụsi Ihe akpụrụ akpụ nke osisi nke Ikenga, bụ chi ndi Igbo,.
Alusi ma ọ bụ Alushi (a na-asụpekwa ya dika Arusi maọbụ Arushi ) bụ mmụọ ndị a na-efe efe n'okpukpe ndị Igbo . E nwere ọtụtụ Alusi dị iche iche nakwa onye ọ bụla nwere ebumnuche na ọrụ nke ya. [1] Alụsi Ihe akpụrụ akpụ nke osisi nke Ikenga, bụ chi ndi Igbo,.