Ọrụ SERVIR Mekong
From Wikipedia, the free encyclopedia
Ọrụ SERVIR-Mekong bụ ọrụ jikọrọ aka nke ụlọ ọrụ US maka mmepe mba ụwa (USAID), NASA na mba ise ndị ọzọ bụ Myanmar, Thailand, Cambodia, Laos na Vietnam. "Servir" bụ okwu Spanish nke pụtara "ijere ozi". Ebumnuche ọrụ a bụ iji teknụzụ kachasị ọhụrụ nyere mpaghara osimiri Mekong aka ichebe usoro okike ya dị mkpa. Ọ na-enyere aka ijikọ netwọk mmepe USAID na teknụzụ NASA na data satellite iji nye ozi eserese na ihe oyiyi satellite.[1][2]
Ọrụ SERVIR Mekong