Ọkọlọtọ nke Liberia
Ọkọlọtọ / From Wikipedia, the free encyclopedia
Ọkolọto nke Liberia ma ọ bụ okọlọto Liberia, mgbe ụfọdụ a na-akpọ Lone Star, yiri nnọọ ọkọlọtọ nke United States, na-anọchite anya ntọala Liberia site n'aka ndị bụbu ndị ohu ojii si United States na Caribbean.[1][2][3]
Ọkọlọtọ nke Liberia nwere akara uhie na nke ọcha yiri ya, ya na square na-acha anụnụ anụnụ na kpakpando ọcha na canton. A nabatara ya na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na anọ n'ime ọnwa August 1847.[4][5]