Ọdịdị ala nke Guinea
From Wikipedia, the free encyclopedia
Guinea bụ mba dị n'ụsọ oké osimiri nke Ndịda Afrịka ma nwee ókèala na obodo dịa:Guinea-Bissau, Senegal, Mali, Ivory Coast, Liberia, na Sierra Leone.
Guinea kewara na mpaghara anọ: ya bụ : Maritime Guinea (Lower Guinea) ala dị larịị dị n'ụsọ oké osimiri na-aga n'ebe ugwu gaa n'ebe ndịda n'azụ ụsọ oké osimiri; ugwu Fouta Djallon (Middle Guinea); ugwu savanna (Upper Guinea); na mpaghara mmiri ozuzo nke ndịda ọwụwa anyanwụ (Forest Guinea).